"Hussle O Clock" lyrics

"Hussle O Clock"
(feat. Tidinz)

Sambalitual
Iyoo
Jayswaarg is the new problem

Mụnwa adịlọọ eme ihe enemies
Mụnwa chọọ e make the money by any means
Owu na-akpọ m na phone, achọlọọ m ịza
Stuck in the grind 24/7 maka owu ịsa m

Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle
M bute ike anyị alụọ, m bute ike anyị alụọ
Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle
M bute ike anyị akụọ, m bute ike anyị akụọ

Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, no cap
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock

Kee ihe na-akụ? Hussle o'clock (On God)
No time to waste, time dey run ka temple run (Ebele adịlọọ ya)
Take time but don't waste time, Android a na-eme facetime?
Anyị fụ police sign, anyị ewelị ya by U-turn
Hustle, hustle, ọọ kwa maka ndị be unu
Hustle ka IG giveaway hapụzịa ndị be unu
10:00pm ị nakpugo, 10:00am I tetego
Time hustle o'clock ka I ji agwa ndị mmadụ "Ka chi fo"
M ga-e-lose-nwu everything mana m ma n-lose-nwu hope
Wetin go be, go be, Archbishop abụlọọ Pope
Abụlọọ m afịa, mana ụmụ Iyoo na-asị na m dị dope
Ihe meelụ m ji amụlụ anya na ị na-aralụ ụla bụ dough
Ebe m si bịa emechigo ọkada ị na-ebu passenger (Onitsha)
Ebe m si bịa, wetin matter the most na paper (Otu Nkwọ)

Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle
M bute ike anyị alụọ, m bute ike anyị alụọ
Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle
M bute ike anyị akụọ, m bute ike anyị akụọ

Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, no cap
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock

Abịalọọ m ebe a i-make friends
Nwanne, ife m bịalụ i-make bụkwa ego
Ọ sọkwa gị agbala mbọ, nyetụ m, nyetụ m, ọọ yanwa ka ị ga-eji ebute ego?
Asị m my woman na a ga-atụlụ ya container ma o nwete the ego ọsịịsọ
Nwanne, bill m na-enye bụkwa aka ịbụọ mana ọ nụchalụ akụkọ chọọlụ m aka ịtọ
Ị na-ajụ m ihe na-akụ, ọọ kwa hussle o'clock
Ebe m chọlụ bụ top
Anya abanị anyị mụlụ melụ anyị ji ebulu afịa na stock
M fụbee gị na bank, nwanne, I fụnubee m na club
Nwanne, a sị na iko m ejugo, m wee je gote another cup
Nwanne, onye na-ejilọọ ego a na-akpọpụ mmadụ court?
Nnwa, afa gị abụlọọ Jonathan, ị na-eche goodluck
Ibe gị na-eme giveaway, nwanne, ị passa na-achọ giveaway
Ọ bụụ na God's time bụ the best, m ga-ezu watch na church
I'mma get mine, get mine
Asa sị gị my sign, ị sị ya na ọọ dollar sign
Abụlọọ m engine ọka, but sọọsọ ihe m ma bụ grind
Meantime, next time m chụpado ya, no time
Nwanne, ọọ gịnị gbasara snow ịda n'ime Abakpa?
Nwanne, ọọ kwa onye nwelụ ego bụ ihe na-eme nganga
E lie onye nganga, a kpọọ ya onye mgbu
Nwanne, ị bụ onye mgbu, go and hustle
Ejilọọ binye m, binye m abụlụ ọgalanya
Egote m watch
Kee ihe na-akụ? Hussle o'clock
Anyị lụchaa matter, I nye m my cut
Abịalọọ m ebe a ka anyị kọọ akụkọ Mike Ejiagha
Nye m ego m, before asị na ọ wụ gị bụ my fault
Ọ bụlọọkwa onye bu ụzọ gbawa mbọ na-agbata mbọ
Mana ọ bụlụ na ị gbalọọ mbọ, nnwa, ebele mụ emeelụ mma gị
Even ma mpa gị
Afọ ga-asa gị
Nwanne, ọ bụlu na I jilụ ego ncha, owu ga-asa gị

Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle
M bute ike anyị alụọ, m bute ike anyị alụọ
Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle
M bute ike anyị akụọ, m bute ike anyị akụọ

Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, no cap
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock
Kee ihe na-akụ?
Ihe na-akụ bụ hussle o'clock

To whom afịa is given, lighter is expected
Jeriq
Eh eh, Jeriq
It's Beat Producer of all nations
Enaps Empire on the mix


You May Also Like
Llona & Fave - "Cold War" (Oh no no) (Oh no no) No issue It's getting dangerous but no issue I tell you my story but you no fit to know And even if you know You know I broke into this It's getting serious that I sold my...
Blaqbonez, Chike & Raybekah - "Breaking The Yoke Of Love" Sometime love is sweet Sometimes love is peace But these days, love is wicked Sometimes love is sweet Sometime love is peace But these days, love, love is wicked Hmm, sometimes love is joy Sometimes...
Young Jonn - "Go Hard" O! OBA! What demma say! Jiggy (Run!) Go hard or go home o But I cannot come kill myself Outside is so cold o And I go need your ginger brother mi I dey for you and you dey for me No be today you...
Asake - "My Heart" Apepepepe tu ọmọ ma pa mi na Ṣe ka ma lọ s'Oniru? O ṣe Matriza Sometime I look at you gadem you na woman My fine fine fine fine lady o, my superwoman High me, high me, high me, you dey high me Wo bo...
Camidoh - "Slow" Boomba Yeah Yessir Midoh pon de 'ting, oh, yeah, yeah I don't wanna rush you with my love, ɔdɔ I take it dot dot dot slowly, ɔdɔ I no dey like to force my love, ɔdɔ, ahh I take it dot dot dot slowly...