"Chukwuebuka" lyrics
"Chukwuebuka"
Jayswaarg is the new problem
Ife melụ m ji agba ọgwụ, bụkwa na I cannot afford to be sober
Gbado anya, gbado anya n'ime ghetto, maka obi men lewalụ elewa
Ife anyị na-eme maka lack of ego on a daily bụkwa Chi zọba
Ka onye na-alụ n'ime bank, I pay attention to only money matter
Chukwu ebuka
Kwechili, never say never
Akpa m na-ede bụ the bigger bag
Currency chasing on a regular
N'ime my ghetto, Chukwu ebuka
Kwechili n'iru ọlụ ka ndị mgbuka
Oluwa, mabuza mabuza
Ego I nyelụ Otedola ga e-fit kwa m
Running from the popo n'ime C400
Never die poor bụ the eleventh commandment
Akanchawa jumbo size to all Iyoo cartel
Doing nothing about being broke is an offense
I tobe ọnụ with asa gị, anyị analụ gị asa gị tido
Afụụ m asa alọba m ebe ọ kwụ n'okporoụzọ n'abanị ka ọ bụzi onye popo
And I gave her 50kpa ka o nyebe m isi ka Bisi, till m gwa ya na ozugo
She tell me I love you, amakwa m na ọ na-asa m isi with ncha na ogbo
Ị bụ obele nnwa, I'm not kidding with you
You feeling me but I am not feeling you
Before you kill me, I am done killing you
Abịa m for the mulla, abịalọọ m for you
Mụnwa bụ ogbe ka ị na-ewetelụ ọnụ
Ị ma na abụlọọkwa m onye mkpọtụ
I melụ ife ndị mgbu bịa m n'akụkụ
M gwa gị na isi gị elugo ịpịa bottle
Ife melụ m ji agba ọgwụ, bụkwa na I cannot afford to be sober
Gbado anya, gbado anya n'ime ghetto, maka obi men lewalụ elewa
Ife anyị na-eme maka lack of ego on a daily bụkwa Chi zọba
Ka onye na-alụ n'ime bank, I pay attention to only money matter
Chukwu ebuka
Kwechili, never say never
Akpa m na-ede bụ the bigger bag
Currency chasing on a regular
N'ime my ghetto, Chukwu ebuka
Kwechili n'iru ọlụ ka ndị mgbuka
Oluwa, mabuza mabuza
Ego I nyelụ Otedola ga e-fit kwa m
1 2 3 *** owuite till ọ nwụọ
Gee, capital letter F asa gị, till ọ nyụọ
Ị ga-etinye ose n'ofe nsala ka ọ tọwa ezigbo ụtọ
Ị ga-atụkwa ezigbo ọlụ ka the ọlụ kwụta ezigbo ụgwọ
Ọmọ, ụmụ Yoruba gwalụ m owo ni koko
Chụpado the owo ka Chicharito
Asịlị sị na a fụlọọ nke e mee, e mee nke a fụụ abụlọọ gị jee chụba mgbada Togo
7 zeros over 90 okporo
Bombing ka ndị Boko
To avoid afụfụ tomorrow
To avoid akụkọ awalawa tomato
Blessed ka Iwene Tansi
Ịta afụfụ na-adị m ka ịta nsi
Ekelebe na-ajụ m ife m na-eme n'ime ọfịa, m sị fa na-ejekwa m ịnyụ nsị
Ọ dịka ego bụ everything maka ife ọbụna dị n'ụwa nwelụ fee
N'Emeka Offor, I tinye aka n'akpa ị fụlọọ phone gị, malụ na I nwego P
Ife melụ m ji agba ọgwụ, bụkwa na I cannot afford to be sober
Gbado anya, gbado anya n'ime ghetto, maka obi men lewalụ elewa
Ife anyị na-eme maka lack of ego on a daily bụkwa Chi zọba
Ka onye na-alụ n'ime bank, I pay attention to only money matter
Chukwu ebuka
Kwechili, never say never
Akpa m na-ede bụ the bigger bag
Currency chasing on a regular
N'ime my ghetto, Chukwu ebuka
Kwechili n'iru ọlụ ka ndị mgbuka
Oluwa, mabuza mabuza
Ego I nyelụ Otedola ga e-fit kwa m
Extra ordinaire
It's beat producer of all nations
Writer(s): Jeremiah Chukwuebuka Ani
- AZLyrics
- J
- Jeriq Lyrics
album:
"BILLION DOLLAR DREAM" (2022)
You May Also Like
Joeboy - "Duffel Bag" You say you want a man wey go do you better
Olowo to na dollar
Ti o kin gbomo meta, hahan
Sexy Jola, je a lo dinner later
Omo I dey feel your style
When you break your back for me
Free me, free me,...
Dangbana Republik & Bella Shmurda - "Far Away" Ah ya ya ya
Baby, take me all over
All over the seas
Somewhere nobody can see us
Somewhere the further the see
Mummy can I pull over
With friends DJ and drinks
Can I put off my shirt and trousers...
Blaqbonez - "Never Been In Love" Koba
Jeje
Me nah want to love you
Me I want to turn your body round
Let us move it to the south
Turn round fi a fuck
Let me eat that pussy like a grocery, ekaite
This tonight, for the 69, you go...
Black Sherif - "Shut Up" If I wanna be something of course imma be it
Win win there's no competition
We not play with the souls that silly
One man no fi do am finish
Mama said it takes a village
So my boy dem locked in with...
Falz - "Body Language" Yea yea
Ehen
Turn it up
Bahd guy is in the building
Plus Ajebo Hustlers
(Wi...Wi...Willis giddem)
I'm not a holy man
Know I'm a hooligan
Rock your body push up on me make I hold it down
I'm not a...