"Remember (Remix)" lyrics
"Remember (Remix)"
(feat. Phyno)
Sambalitual
Iyoo
Ógbè ógbè ógbè (Ọ dị gị n'aka mgbe m lèkaa, will you remember me?)
Iyoo (Jayswargg is the new problem)
1 kpa 2 kpa e fie gị ị naa
Mama told me, ụkwa luo oge yá ọ daa
Everyday paperchasing, Buhari adịlọ eyi jersey
Maka ndị na-amalọ dealer na-ele afịa adịa enye receipt
Before I jee Colorado, bulu ụzọ banye Arizona
Bulu ụzọ bute ego ga na anyị alụ kà Pericoma
Anụtubee m ná ego nyigbulu mmadụ to coma
Mana o nwe ụdị owu ga asaa gị, ọ ka gị mma na ị nọ coma
Asịna na m sị, mana ife m ná-apịa gị bụ real
Ife m ná-àgwà gị bụ ife na-eme life n'ime ógbè
Nobody gat your back, ụwa bụkwa isi kote
Ịma ngwanụ Arthur Eze n'Ukpo binielụ gị n'oche
Some men kà ná-ada, some men n'ebuba na Canada
042 nwee Abakpa, Onitsha nwee Awada
Mụnwa nwee my hustle, gịnwa nweekwa your hustle
Adịlọọ ajụ, "kedụ ka e si akpata ego" na Google
Ọ dị gị n'aka mgbe m lèkaa, will you remember me?
Ụgbọ m kwụsị ịgbà ka o si agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, these **** no go remember you

Ka ị ga-akọlụ ụmụ ụwa enyemáká wey you render me?
Abọbi chelụ, gwa m the reason why you dey enter me
Iru ọgụ wụ the hustle, nothing go surrender me
See, m bụgịdezie ọga bụlụ boy, e no tally
Bad energy for my side na affect mụ mentally
Achọ m ibute ike kpọọ my mum sị ya "Finally"
"No more pains and agony"
Ife m kpee bụ Hail Mary
Nye m one sign
Praying for days men ga-afụ the sunshine
Olisa ekwekwala kà ọlụ m banye offline
See I don work hard, ihe fọzii bụ long life
Make I for ball hard kà ọ na-akpọtụ worldwide
Nee Jeriq nwa Nkpor now de top chart
Ezege nwa Ogwuagọ na-eyi Louis na Off-White
Alụsị na-emesi ife ike na-abịa in small size
Damn right plenty envy from many men
Ụdị ife anya m fụụ na street on a daily base
Gwa m ònye m ga-echekwubenụ in rainy days
It's motivation boy, akụkọ abụlọ a fairy tale
Ọ dị gị n'aka mgbe m lèkaa, will you remember me?
Ụgbọ m kwụsị ịgbà ka o si agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, these **** no go remember you
Ọ dị gị n'aka mgbe m lèkaa, will you remember me?
Ụgbọ m kwụsị ịgbà ka o si agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, these **** no go remember you
Ọ dị gị n'aka mgbe m lèkaa, will you remember me?
Ụgbọ m kwụsị ịgbà ka o si agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, these **** no go remember you
Ọ bụụ na ị bụ nwa Nkpor mọọ nwa Ọmọgba n'Agharawa
Ikwesị ịma ná ébé anyị na-eje adawa bụ ná nke mgbe nnọ nkịtị
Afịa Chibụzọ bụ dachịị, sọọsọ o hundred naịra
Afịa green na nylon black, men adịgo ọcha
Kịtaa nwoke na-esezi loud, 2 jumbo tie 10 kpa
Obodo, will you remember me?
Will you remember me?
M lekaa, will you remember me?
Abụlọ, will you remember me?
Owu jide m, will you remember me?
(Enaps Empire on the mix)
It's beat producer of all nations
- AZLyrics
- J
- Jeriq Lyrics
You May Also Like
Llona & Fave - "Cold War" (Oh no no)
(Oh no no)
No issue
It's getting dangerous but no issue
I tell you my story but you no fit to know
And even if you know
You know I broke into this
It's getting serious that I sold my...
ODUMODUBLVCK - "DOG EAT DOG II" Hm, hm, hm Black sheep for life, black sheep forever
Izgaaju till we kpeme, Antiworld gangsters (Never be my friends)
GE records, you get me?
Odumodublvck (Kpakurukpa, now I dey ball)
Odumodublvck...
Blaqbonez - "LOYALTY" Girl you know I can't admit that I want you desperately
If I did, if I told you that we gon' get in a relationship
And if we did, yeah you know I'll prolly fuck around and cheat
'Cause you want some...
Bella Shmurda - "Loner" Uhn-ahh
Everything's different since you left me oh
I cannot pretend, bro, I go try my best oh-ohh (oh, oh, oh)
It's me against the world
Ishe Oluwa mofi stand tall (tall)
Now, everybody dey hear my...
Magixx - "Like A Movie" (Randay)
Oh no no nom, yeah, yeah
Melanin po po po
Sey me wan score score score
Sey me want you, gimme your lo-lo-love (Lo-love)
Baby o Opor por por
Girl, ya the final
Ain't nobody but you, my...