"Deri" lyrics
"Deri"
Nwa negodu ihe Ị bu na aga
Ife gị melu m folu ntụtụ na ata
Cholu gị wee bịawa okokomaiko
Nwa Ị ka na a act na your self you day like oh eh
Ị si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya
M wee welu maka gị wee chabazia Anya
Ife Ị melu m dịka Baby ọ na agụ akwa
Ọ ga eticha gị turapu gị na awa awa
Ka Deri oh, Deri oh
Deri nwa mama, Deri oh
Ọ ga eticha gị ka Deri
Deri oh, Deri oh
Nkechi oh, Nkechi oh
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh
Ọ bu gịnị sere m na gị
Nkechi oh, chelu m oh
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Nkechi ị marọ ka m si
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị bulu olu, ị bulu olu
Nkechi m nwete kwa nwa i bulu olu
Ọ ga eme gị oji, Ọ ga eli gị olu
Nkechi lichakwa gị Okey ị bulu ọnụ
Ụmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme
Abia na enu bed Ọ ma eme
She say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele
Obele ohele nke gị ekpo
Ticha gị
Ka Deri oh, Deri oh
Deri nwa mama, Deri oh
Ọ ga eticha gị ka Deri
Deri oh, Deri oh
Nkechi oh, Nkechi oh
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh
Ọ bu gịnị selu m na gị
Nkechi oh, chelu m oh
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Nkechi ị marọ ka m si
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa
M ma ngucha di number men na achọ gị ma taa
Obulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe I ga apaga
A na ekwu nke ị melu ị me ọzọ
Ọ kwa ị ticha go m ifulu m nwee gị
Ọ ma dikwa mma ma mee nwee gị
M zobili na nkolo m wee chee gị
Ife ị melu m nya ka m ga eme gị
Ticha gị
Ka Deri oh, Deri oh
Deri nwa mama, Deri oh
Ọ ga eticha gị ka Deri
Deri oh, Deri oh
Nkechi oh, Nkechi oh
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh
Ọ bu gịnị sere m na gị
Nkechi oh, chelu m oh
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Nkechi ị marọ ka m si
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
- AZLyrics
- P
- Phyno Lyrics
album:
"Deal With It" (2019)
You May Also Like
Wande Coal - "Vex" If you sabi do the tin wey dey make dem dey go kolo
Do am make dem vex
If dem like make dem vex (if dem like make dem vex)
Shake am make dem vex (if dem like make dem vex)
Cos they know wetin you...
Pheelz x Olamide x Naira Marley - "Gobe" Ifa dey do meeting
Cockroach no go see pussy
Shoti ye eh
Cockroach oh no go see pussy
Ko so ri won nibe
Mo ti hammer eni sho nibe
Oluwa lo nile
Sugbon MC lo n gbowo ile
Ah ema wo obote
Ofe fi owo...
Lyta - "Monalisa" (Ooshey)
Na this kind thing
Lyta yeah yeah
Na this kind thing man want
Na this kind thing man need
Na this kind thing wey dey burst my brain oh
(Shabalisticah)
No take me do yanga
Why you gonna do...
DJ Neptune, D'Banj & Flash - "Ojoro" The best of Magic, Greatness
No wahala, Filé
Kontomi eh eh
DJ Neptune, Neptune
Joro Joro Gba gbé Jara Joro (Hunm)
Joro Joro Jara Joro
Your body is ojoro (Eh)
Neptune is ojoro (Gba)
Flash king ojoro...
Runtown - "Emotions" She dey my head, she dey my head
Say every minute everyday, she dey my head
Erinma carry your matter for my head
Erinma call on me I be in a haste
Eh eh she dey my head
Say even when I dey for road...