"Update Ijikwa" lyrics

Jeriq & Quincy Lyrics

"Update Ijikwa"

Update ijikwa
Update ijikwa

Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ
Update ijikwa
Signboard adịlọ adị na nke dealer
Update ijikwa
Ị ga-abụ semi before ịbụlụ fada
Update ijikwa

Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ
Update ijikwa
Akwa ịma na all man amaanlụnwu street
Update ijikwa
9 to 5, men na-alụ legit
Update ijikwa

Eliza na Obama
Eliza na Obama
So ihe ụmụ ogbe na-achọkwa bụ isi Eliza na Obama
Eliza na Obama
Eliza na Obama
Men ga-chesti-nwu anythin, gwa m ma ọ sị gị wete aza

Thank God my present is better than my TBT
Hussla, I turned my PTSD to USDT
Ịfe anyị na-afụ na ụwa dịka film DVD
Street fịalụ alụ ka exam, ọ dịka exam CBT
Kee onye na-akpọ m na phone
Enyezịna m nsogbu, anọ m on a paper parol
Chukwu, Chukwu dey for me, e needilọkwa m your vote
Owu bụ sickness, ego bụ the antidote
God is focusing on me and I'm focusing on the cheese
Lecturer na-aba mba maka eji m my textbook eme rizz
Difference dịkwa clear, Oris abụlọ rizz
Asa chọọ ịnye m kiss mana achọ m Lambo' keys
From nothing to something
Before rap, I was thugging
In my computerl loading
Nye m online access and login
No matter the matter, anyị kpu ya ka Alibaba
Mana winter mana summer, addicted to the dollar

Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ
Update ijikwa
Signboard adịlọ adị na nke dealer
Update ijikwa
Ị ga-abụ semi before ịbụlụ fada
Update ijikwa

Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ
Update ijikwa
Akwa ịma na all man amaanlụnwu street
Update ijikwa
9 to 5, men na-alụ legit
Update ijikwa

Eliza na Obama
Eliza na Obama
So ihe ụmụ ogbe na-achọkwa bụ isi Eliza na Obama
Eliza na Obama
Eliza na Obama
Men ga-chesti nwu anythin, gwa m ma ọ sị gị wete aza

"Hello, nwa, kee the way? Kee the way?
Nwanne, ndịa che na anyị bịaa holidays, holidays
Ọkwa onye fụ the money, ọchọwa more
Ka anyị na-agbalụ mmanụ, ntị adịlọọ
Nwanne, ije ụwa dị iche, ije ego bụ a different journey
Ka ashawo popu molly, akpa m dị horny for the money
I made it and I've eaten, still I hustle like I'm hungry
Na-achọ the money ka Yemi Alade si na-achọ Johnny
Main **** my side chic tụwaa ya ime, iwe na-ewe m since
Runs girl nọ okporo tụlụ ime enwerọ business sense
We call it self esteem, ndị mgbu na-asị na anyị dị proud
Nigerian by birth, Canadian by loud
Owu bụ owu, ọ sọ gị, kpọ ya broke or kpọ ya sapa
Men no anaba anaba ka m na-ele ọgwụ na ọnụ Asata
Kwechiri ka police jide ọnye ji igbo na checking point
Show me your investments, ọbụlọ mmanya I na-akpọ na joints
Ọkwa alụtụ, akụtụ
Nwoke setụ, ọñụtụ
From abanị to ụtụtụ
The trap ka na-akpọtụ
Ijirọ ego, I na-akọ tuu
Ijide mgbada, ọkwụtụ
Nwa, atana afụfụ
Nwa, atana afụfụ

Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ
Update ijikwa
Signboard adịlọ adị na nke dealer
Update ijikwa
Ị ga-abụ semi before ịbụlụ fada
Update ijikwa

Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ
Update ijikwa
Akwa ịma na all man amaanlụnwu street
Update ijikwa
9 to 5, men na-alụ legit
Update ijikwa


You May Also Like
Tekno - "Gon Gon" Dem call me ... Are you gon, are you gon Are you gon, are you gon Are you Are you gon Are you If person tell me sey I go fall for a woman like you I go say, "Im papa, mama Brother, sister Thunder...
Dangbana Republik & Bella Shmurda - "Party Next Door" Ah ah ah ah ah Ah ah ah ah ah I gat a party next door I want to take the next turn Do you have any options You can join me and come Yaa, this is the time of our life I hope you feeling alive Life...
Young Jonn - "Bahamas" No come dey tell me you love me Show me the evidence Say the feeling is permanent Aseju lọ'ọlọrun o like So I don't need to do too much (Do too much) 'Cause I'm in my element Oh, oh Fight for your...
Bien, Adekunle Gold & ShineTTW - "Wahala" Awe Shokholanga na your waist (Your waist) Na makhubha matinyu, baby I never seen another you, baby I got my eyes on you (Eyes on you) Yeah, I pull up on you, yeah I feel like I know you Champagne...
Shallipopi - "100" Way They call me Shallipopi 99 plus 1, way 99 plus 1, say 99 plus 1, that is gonna give you (hundred) All my gee's never snitch, they gon keep it (hundred) We no be enemies, that no means say we be...