"Men Don Show Face" lyrics
Phyno & Flavour Lyrics
"Men Don Show Face"
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Men don show face...
Jikerekwe, jikerekwe, ọgịnị na-eme?
Men don show face...
Jikerekwe, jikerekwe, ọgịnị na-afịọ?
Watchịa ya...
I kwelụgo, i kwelụgo na nwoke na-ebe?
Watchịa ya...
No be mouth, no be chọ chọ chọ
Ezege, Onye Mmemme
Odogwu adị adị ụjọ
Ife m yi - 100 karat
Swag na-apụ̄ ọkụ
Enwe m ya 100 percent
Fa chọlụ ịkpọ my cassete
Chief priest ballu too much, news ya ejee gbaa na net
Tipper anyi ji bulu efvi, mee show ka taata dị ka echi
Anyị na-akụ, nwanne, chi ga-eji
Just tụsalụ boys ife anyị ga-eli (Iya!)
Akpa m ji bulu ego, spray cash ka mmili na-ezò
Come chop, ife m na-esi na-ekpò
Onye jī igù ka ewu na-esò (Ịya!)
Men don show face...
Jikerekwe, jikerekwe, ọgịnị na-eme?
Men don show face...
Jikerekwe, jikerekwe, ọgịnị na-afịọ?
Watchịa ya...
I kwelụgo, i kwelụgo na nwoke na-ebe?
(Nwoke na-ebe be-be-be-be!)
Watchịa ya...
No be mouth, no be chọ chọ chọ
(Iyo o-o)
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Ijele Ụmụ Afrịka
Ị nakwa apụ̀ta apụ̀ta?
Onye eze, onye ọlèwàà
Nwoke bụ 'Akpalụ Achịba'
Account gbalụ abụba
Ọ bụlọ ọnụ, adị m afụ̀wa...
Sị na guys donye iru na-efe aka, everybody àchị̀ba
A gbanyelụ gị film, ọ ya-eko gị eko ka ọọ special effect
Your babe chọlụ ifinesse, m gosi ya na m bà na sense
Asị m; Añụna ngwọ - añụna ngwọ na nkwụ na-abịa
Boys ndị ọgịrịga wa(ra) na nwa
Send rain, ọkụ na-agba! (Iya!)
Tipper anyi ji bulu efvi, mee show ka taata dị ka echi
Anyị na-akụ, nwanne, chi ga-eji
Just tụsalụ boys ife anyị ga-eli (Iya!)
Akpa m ji bulu ego, spray cash ka mmili na-ezò
Come chop, ife m na-esi na-ekpò
Onye jī igù ka ewu na-esò (Ịya!)
(Iyo o-o)
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Anyị jebe ịfụnụ odogwu, anyị akpụlụ efi
Men don show face...
Thanks to Chizaram Igolo for correcting these lyrics.
- AZLyrics
- P
- Phyno Lyrics
album:
"Full Time Job" (2024)
You May Also Like
Lasmid - "Puul" Charger
When I'm high make you no de disappear
Me I getti Dawta for your there
Girlie make you no de runaway
I wan bend you like you want sit for chair
Give you my fingers if you care
We no be...
Lil Kesh - "No Fake Love" Yagi Level
I say when I no dey see bread not to talk of akara
All this girls go dey use me dey shakara
No designer no Dolce no Gabanna
We are not hungry jor
Keep your banana
Oni ion do local boys...
Ice Prince - "Whiskey" Rose
Hennessy
Me I no dey see my enemies
Rose…aii.aii
Iceprince Zamani
Sammy Gyang hey
Wanchan guy
Dan iskan guy
Whiskey whiskey whiskey whiskey
Carry me go
Aii yai yai yai yai
Whiskey whiskey...
Ruger - "Useless" Kukuruku
Isolate like an island
Order me like a tyrant, oh
(Spiritual)
Shut me up make me silent, oh
Roll your waist make you buy land, oh
(Spiritual)
She need no permission
Anytime she see the...
Runtown - "Kini Issue" Lord know say me I kill dem with the vibe
Never ever let a hater kill my vibe
Might let bygones be bygones
Or I might just buss my gun
Say me no want no negativity in life
Can never let nobody take...